Ilu 20:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ihe oriri e ji ụgha nweta na-atọ mmadụ ụtọ,+ ma n’ikpeazụ, ajịrịja nkume ga-eju ya ọnụ.+