Ilu 15:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ụzọ onye ajọ omume bụ ihe arụ n’anya Jehova,+ ma onye na-achụso ezi omume ka ọ hụrụ n’anya.+ Matiu 5:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “Obi ụtọ na-adịrị ndị agụụ na-agụ, ndị akpịrị na-akpọkwa nkụ+ maka ezi omume, n’ihi na a ga-eme ka afọ ju ha.+ Ndị Hibru 12:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Na-achụsonụ udo n’ebe mmadụ niile nọ,+ na ịdị nsọ+ nke ọ na-adịghị onye ga-ahụ Onyenwe anyị ma o nweghị ya,+
6 “Obi ụtọ na-adịrị ndị agụụ na-agụ, ndị akpịrị na-akpọkwa nkụ+ maka ezi omume, n’ihi na a ga-eme ka afọ ju ha.+
14 Na-achụsonụ udo n’ebe mmadụ niile nọ,+ na ịdị nsọ+ nke ọ na-adịghị onye ga-ahụ Onyenwe anyị ma o nweghị ya,+