Ilu 28:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Obi ụtọ na-adịrị onye ụjọ na-atụ mgbe niile,+ ma onye na-akpọchi obi ya ga-adaba n’oké nsogbu.+ Ilu 29:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Onye a na-adọ aka ná ntị ugboro ugboro+ ma ya ana-ekwesi olu ike,+ a ga-agbaji ya na mberede, ngwọta agaghịkwa adị.+ Jeremaya 3:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi ya, a kwụsịwo oké mmiri ozuzo,+ e nweghịkwa ụla mmiri.+ Egedege ihu gị aghọọla egedege ihu nke nwunye na-agba akwụna. Ihere adịghị eme gị.+
29 Onye a na-adọ aka ná ntị ugboro ugboro+ ma ya ana-ekwesi olu ike,+ a ga-agbaji ya na mberede, ngwọta agaghịkwa adị.+
3 N’ihi ya, a kwụsịwo oké mmiri ozuzo,+ e nweghịkwa ụla mmiri.+ Egedege ihu gị aghọọla egedege ihu nke nwunye na-agba akwụna. Ihere adịghị eme gị.+