-
Nehemaya 9:29Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
29 Ọ bụ ezie na ị na-agba àmà+ megide ha iji mee ka ha laghachite n’iwu gị,+ ha onwe ha mere ọbụna omume mpako,+ ha aṅaghịkwa ntị n’ihe i nyere n’iwu; ha mebikwara+ mkpebi ikpe gị,+ bụ́ ndị ga-eme ka mmadụ dị ndụ+ ma ọ bụrụ na o debe ha. Ha nọkwa na-eme isi ike,+ kwesiekwa olu ike,+ ha aṅaghịkwa ntị.+
-