Ilu 2:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 ka i wee gee amamihe ntị,+ ka i wee jiri obi gị chọọ nghọta;+ Ilu 5:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Nwa m, ṅaa ntị n’amamihe m.+ Tọọkwara nghọta m ntị n’ala,+ Ilu 22:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Tọọ ntị n’ala nụrụ okwu ndị maara ihe,+ ka i wee tinye obi gị n’ihe ọmụma m.+