Ilu 4:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Nweta amamihe,+ nweta nghọta.+ Echefula, ahapụkwala okwu ọnụ m.+ Ilu 16:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Lee nnọọ ka inweta amamihe si dị mma karịa ọlaedo!+ A ga-ahọrọkwa inweta nghọta karịa ọlaọcha.+ Mkpughe 3:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 ana m enye gị ndụmọdụ ka ị zụrụ n’aka m ọlaedo+ e ji ọkụ nụchaa, ka i wee baa ọgaranya, zụrụkwa uwe elu na-acha ọcha, ka i wee yiri uwe, ka e wee ghara ịhụ ọtọ gị,+ ihere ewee mee gị, zụrụkwa ọgwụ anya ị ga-ete n’anya gị+ ka i wee na-ahụ ụzọ.
18 ana m enye gị ndụmọdụ ka ị zụrụ n’aka m ọlaedo+ e ji ọkụ nụchaa, ka i wee baa ọgaranya, zụrụkwa uwe elu na-acha ọcha, ka i wee yiri uwe, ka e wee ghara ịhụ ọtọ gị,+ ihere ewee mee gị, zụrụkwa ọgwụ anya ị ga-ete n’anya gị+ ka i wee na-ahụ ụzọ.