Abụ Ọma 90:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ònye maara otú iwe gị dịruru ọkụ,+Ònyekwa maara oké iwe gị ruo n’ókè e kwesịrị ịtụ egwu gị?+ Ilu 20:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ụjọ a na-atụ eze bụ mbigbọ yiri nke nwa ọdụm tojuru etoju.+ Onye ọ bụla nke na-adọtara onwe ya iwe eze na-emehie mkpụrụ obi nke ya.+ 1 Ndị Tesalonaịka 5:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ihi na unu onwe unu maara nke ọma na ụbọchị Jehova+ na-abịa kpọmkwem dị ka onye ohi si abịa n’abalị.+
2 Ụjọ a na-atụ eze bụ mbigbọ yiri nke nwa ọdụm tojuru etoju.+ Onye ọ bụla nke na-adọtara onwe ya iwe eze na-emehie mkpụrụ obi nke ya.+
2 N’ihi na unu onwe unu maara nke ọma na ụbọchị Jehova+ na-abịa kpọmkwem dị ka onye ohi si abịa n’abalị.+