45 Mgbe ahụ, ọ na-aga kpọrọ mmụọ asaa dị iche iche, ndị dị njọ karịa ya,+ mgbe ha banyere, ha na-ebirikwa ebe ahụ; ọnọdụ ikpeazụ nke onye ahụ na-aka nke mbụ njọ.+ Otú ahụkwa ka ọ ga-adị ajọ ọgbọ a.”+
22 Ilu ahụ a tụrụ nke bụ́ eziokwu emezuwo n’ebe ha nọ: “Nkịta+ alaghachiwo n’agbọ ọ gbọrọ, nne ézì nke a sara ahụ́ alaghachiwokwa gaa na-adagharị n’apịtị.”+