Ilu 7:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 O jiriwo ọtụtụ okwu ya nke na-eru n’obi duhie ya.+ O ji okwu ire ụtọ nke egbugbere ọnụ ya rata ya.+ Ilu 29:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Dimkpa nke na-eto mmadụ ibe ya otuto efu+ bụ ụgbụ ka ọ na-agbasara ụkwụ ya.+
21 O jiriwo ọtụtụ okwu ya nke na-eru n’obi duhie ya.+ O ji okwu ire ụtọ nke egbugbere ọnụ ya rata ya.+