Ilu 10:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ilu Sọlọmọn.+ Ọ bụ nwa maara ihe na-eme ka nna ya ṅụrịa,+ nwa nzuzu bụkwaara nne ya ihe iru uju.+ Ilu 15:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ọ bụ nwa maara ihe na-eme ka nna ya ṅụrịa,+ ma onye nzuzu na-eleda nne ya anya.+ Ilu 27:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Mara ihe, nwa m, wee mee ka obi m ṅụrịa,+ ka m wee zaa onye na-akwa m emo okwu.+ Luk 1:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ị ga-enwekwa ọṅụ na oké obi ụtọ, ọtụtụ ndị ga-aṅụrịkwa ọṅụ+ n’ihi ọmụmụ ya;