Ilu 13:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Nwa na-abụ onye maara ihe n’ebe e nwere ịdọ aka ná ntị nke nna,+ ma, ọ bụ onye na-akwa emo bụ onye na-adịghị anụ ịba mba.+ Ilu 23:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Nna onye ezi omume aghaghị ịṅụrị ọṅụ;+ onye bụ́ nna nke onye maara ihe ga-aṅụrịkwa ọṅụ n’ihi ya.+ Ilu 27:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Mara ihe, nwa m, wee mee ka obi m ṅụrịa,+ ka m wee zaa onye na-akwa m emo okwu.+ Ilu 29:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Onye hụrụ amamihe n’anya na-eme ka nna ya ṅụrịa,+ ma onye ya na ndị akwụna na-akpakọrịta na-ebibi ihe ndị dị oké ọnụ ahịa.+
13 Nwa na-abụ onye maara ihe n’ebe e nwere ịdọ aka ná ntị nke nna,+ ma, ọ bụ onye na-akwa emo bụ onye na-adịghị anụ ịba mba.+
3 Onye hụrụ amamihe n’anya na-eme ka nna ya ṅụrịa,+ ma onye ya na ndị akwụna na-akpakọrịta na-ebibi ihe ndị dị oké ọnụ ahịa.+