Ilu 22:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Zụlite nwata dị ka ụzọ kwesịrị ya si dị;+ ọbụna mgbe o mere okenye, ọ gaghị ahapụ ya.+ Ilu 22:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Nzuzu ka e kekọtara ya na obi nwata;+ ọ bụ ụtarị ịdọ aka ná ntị ga-ewepụ ya n’ebe dị anya n’ebe ọ nọ.+ Ilu 23:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ahapụla ịdọ nwatakịrị aka ná ntị.+ Ọ bụrụ na ị pịa ya ụtarị, ọ gaghị anwụ. Ndị Efesọs 6:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Unu ndị bụ́ nna, unu emela ụmụ unu ihe iwe,+ kama na-azụlitenụ ha+ n’ọzụzụ+ na nduzi echiche+ nke si n’aka Jehova.
15 Nzuzu ka e kekọtara ya na obi nwata;+ ọ bụ ụtarị ịdọ aka ná ntị ga-ewepụ ya n’ebe dị anya n’ebe ọ nọ.+
4 Unu ndị bụ́ nna, unu emela ụmụ unu ihe iwe,+ kama na-azụlitenụ ha+ n’ọzụzụ+ na nduzi echiche+ nke si n’aka Jehova.