Ilu 10:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Nwa nke ji nghọta eme ihe na-achịkọta ihe n’oge okpomọkụ; nwa nke na-emechu mmadụ ihu na-anọ n’oké ụra n’oge owuwe ihe ubi.+ Ilu 24:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ihitụ ụra, irotụ ụra, ịkụkụkọta aka nke nta wee dinara ala,+
5 Nwa nke ji nghọta eme ihe na-achịkọta ihe n’oge okpomọkụ; nwa nke na-emechu mmadụ ihu na-anọ n’oké ụra n’oge owuwe ihe ubi.+