Ilu 2:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Nwa m, ọ bụrụ na ị nabata ihe m na-ekwu+ ma chekwaa ihe m nyere n’iwu n’obi gị,+ Ilu 4:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ụmụ m, nụrụnụ ịdọ aka ná ntị nna unu,+ ṅaakwanụ ntị, ka unu wee nwee nghọta.+ Ilu 5:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Nwa m, ṅaa ntị n’amamihe m.+ Tọọkwara nghọta m ntị n’ala,+ Luk 8:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ma ndị ahụ dara n’ala dị mma bụ ndị na-ejigide okwu ahụ mgbe ha ji ezi obi nke dị mma+ nụ ya wee jiri ntachi obi na-amị mkpụrụ.+
15 Ma ndị ahụ dara n’ala dị mma bụ ndị na-ejigide okwu ahụ mgbe ha ji ezi obi nke dị mma+ nụ ya wee jiri ntachi obi na-amị mkpụrụ.+