Ilu 4:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Abanyela n’ụzọ ndị ajọ omume,+ abanyekwala n’ụzọ ndị ọjọọ+. Ilu 13:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Onye ya na ndị maara ihe na-eje ije ga-ama ihe,+ ma ihe agaghị agaziri onye ya na ndị nzuzu na-emekọ ihe.+ 2 Ndị Kọrịnt 6:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 “‘Ya mere, sinụ n’etiti ha pụọ, kewapụnụ onwe unu,’ ka Jehova sịrị, ‘kwụsịkwanụ imetụ ihe na-adịghị ọcha aka’”;+ “‘m ga-akpọbatakwa unu.’”+
20 Onye ya na ndị maara ihe na-eje ije ga-ama ihe,+ ma ihe agaghị agaziri onye ya na ndị nzuzu na-emekọ ihe.+
17 “‘Ya mere, sinụ n’etiti ha pụọ, kewapụnụ onwe unu,’ ka Jehova sịrị, ‘kwụsịkwanụ imetụ ihe na-adịghị ọcha aka’”;+ “‘m ga-akpọbatakwa unu.’”+