Diuterọnọmi 32:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Mgbe Jeshurọn+ malitere ịma abụba, o wee nupụ isi.+Ị mawo abụba, ị gbawo agba, i ribawo afọ.+O wee gbahapụ Chineke, onye kere ya,+Ledakwa Oké Nkume+ nke nzọpụta ya anya. Luk 10:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “Onye na-ege unu ntị+ na-egekwa m ntị. Onye na-eleda unu anya na-eledakwa mụ onwe m anya. Ọzọkwa, onye na-eleda m anya na-eledakwa+ onye ahụ nke zitere m anya.”
15 Mgbe Jeshurọn+ malitere ịma abụba, o wee nupụ isi.+Ị mawo abụba, ị gbawo agba, i ribawo afọ.+O wee gbahapụ Chineke, onye kere ya,+Ledakwa Oké Nkume+ nke nzọpụta ya anya.
16 “Onye na-ege unu ntị+ na-egekwa m ntị. Onye na-eleda unu anya na-eledakwa mụ onwe m anya. Ọzọkwa, onye na-eleda m anya na-eledakwa+ onye ahụ nke zitere m anya.”