Ilu 11:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Mgbe a na-enweghị ezi ntụziaka, ndị mmadụ na-ada;+ ma ọtụtụ ndị ndụmọdụ na-eme ka e nwee nzọpụta.+ Ilu 20:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 A na-eji ndụmọdụ eme ka atụmatụ guzosie ike,+ jiri ezi ntụziaka buo agha gị.+
14 Mgbe a na-enweghị ezi ntụziaka, ndị mmadụ na-ada;+ ma ọtụtụ ndị ndụmọdụ na-eme ka e nwee nzọpụta.+