Job 1:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ọ̀ bụ na ị gbaghị ya ogige gburugburu,+ gbaakwa ụlọ ya na ihe niile o nwere ogige gburugburu? Ị gọziwo ọrụ aka ya,+ anụ ụlọ ya agbasawokwa ebe niile n’ụwa. Abụ Ọma 41:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ma ị kwadowo m n’ihi iguzosi ike n’ezi ihe m,+Ị ga-emekwa ka m nọrọ n’ihu gị ruo mgbe ebighị ebi.+ Ilu 28:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Onye na-eje ije n’ụzọ na-enweghị ntụpọ ka a ga-azọpụta,+ ma onye e mere ka ọ gbagọọ agbagọ n’ụzọ ya ga-ada ozugbo.+
10 Ọ̀ bụ na ị gbaghị ya ogige gburugburu,+ gbaakwa ụlọ ya na ihe niile o nwere ogige gburugburu? Ị gọziwo ọrụ aka ya,+ anụ ụlọ ya agbasawokwa ebe niile n’ụwa.
12 Ma ị kwadowo m n’ihi iguzosi ike n’ezi ihe m,+Ị ga-emekwa ka m nọrọ n’ihu gị ruo mgbe ebighị ebi.+
18 Onye na-eje ije n’ụzọ na-enweghị ntụpọ ka a ga-azọpụta,+ ma onye e mere ka ọ gbagọọ agbagọ n’ụzọ ya ga-ada ozugbo.+