Ilu 16:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Mkpebi ikpe nke Chineke kwesịrị ịdị n’egbugbere ọnụ eze;+ ọnụ ya ekwesịghị ịbụ nke a na-adịghị atụkwasị obi n’ikpe.+ Ilu 29:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ebe onye na-achị achị na-aṅa ntị n’okwu ụgha, ndị niile na-ejere ya ozi ga-abụ ndị ajọ omume.+
10 Mkpebi ikpe nke Chineke kwesịrị ịdị n’egbugbere ọnụ eze;+ ọnụ ya ekwesịghị ịbụ nke a na-adịghị atụkwasị obi n’ikpe.+