2 Samuel 17:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Hushaị wee gaa n’ihu ịsị: “Gị onwe gị maara nna gị na ndị ikom ya nke ọma, na ha dị ike,+ bụrụkwa ndị ihe na-ewute ná mkpụrụ obi,+ dị ka nne anụ ọhịa bea nke na-ahụkwaghị ụmụ ya n’ọhịa;+ nna gị bụkwa dike,+ ọ gaghịkwa eso ndị ahụ nọrọ n’abalị. 2 Ndị Eze 2:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 N’ikpeazụ, ọ tụgharịrị wee hụ ha ma kọchaa+ ha n’aha Jehova. Nne anụ ọhịa bea+ abụọ wee si n’ọhịa pụta dọrie ụmụaka iri anọ na abụọ n’ime ha.+ Hosia 13:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 M ga-ezute ha dị ka anụ ọhịa bea nke na-ahụkwaghị ụmụ ya,+ m ga-adọwa obi ha. M ga-eri ha n’ebe ahụ dị ka ọdụm;+ anụ ọhịa ga-adọrisị ha.+
8 Hushaị wee gaa n’ihu ịsị: “Gị onwe gị maara nna gị na ndị ikom ya nke ọma, na ha dị ike,+ bụrụkwa ndị ihe na-ewute ná mkpụrụ obi,+ dị ka nne anụ ọhịa bea nke na-ahụkwaghị ụmụ ya n’ọhịa;+ nna gị bụkwa dike,+ ọ gaghịkwa eso ndị ahụ nọrọ n’abalị.
24 N’ikpeazụ, ọ tụgharịrị wee hụ ha ma kọchaa+ ha n’aha Jehova. Nne anụ ọhịa bea+ abụọ wee si n’ọhịa pụta dọrie ụmụaka iri anọ na abụọ n’ime ha.+
8 M ga-ezute ha dị ka anụ ọhịa bea nke na-ahụkwaghị ụmụ ya,+ m ga-adọwa obi ha. M ga-eri ha n’ebe ahụ dị ka ọdụm;+ anụ ọhịa ga-adọrisị ha.+