2 Samuel 17:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Hushaị wee gaa n’ihu ịsị: “Gị onwe gị maara nna gị na ndị ikom ya nke ọma, na ha dị ike,+ bụrụkwa ndị ihe na-ewute ná mkpụrụ obi,+ dị ka nne anụ ọhịa bea nke na-ahụkwaghị ụmụ ya n’ọhịa;+ nna gị bụkwa dike,+ ọ gaghịkwa eso ndị ahụ nọrọ n’abalị. Ilu 17:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọ ka mma ka mmadụ zute anụ ọhịa bea a napụrụ ụmụ ya+ kama izute onye ọ bụla nke bụ́ onye iberiibe ná nzuzu ya.+
8 Hushaị wee gaa n’ihu ịsị: “Gị onwe gị maara nna gị na ndị ikom ya nke ọma, na ha dị ike,+ bụrụkwa ndị ihe na-ewute ná mkpụrụ obi,+ dị ka nne anụ ọhịa bea nke na-ahụkwaghị ụmụ ya n’ọhịa;+ nna gị bụkwa dike,+ ọ gaghịkwa eso ndị ahụ nọrọ n’abalị.
12 Ọ ka mma ka mmadụ zute anụ ọhịa bea a napụrụ ụmụ ya+ kama izute onye ọ bụla nke bụ́ onye iberiibe ná nzuzu ya.+