Ilu 10:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Onye nwere obi amamihe ga-anabata ihe e nyere n’iwu,+ ma onye dị nzuzu n’egbugbere ọnụ ya ka a ga-azọda n’ala.+ Ilu 10:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ọ bụ ndị maara ihe na-echekwa ihe ọmụma,+ ma ọnụ onye nzuzu dị nso ná mbibi.+ Ilu 13:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Onye na-eche ọnụ ya nche na-echebe mkpụrụ obi ya.+ Onye na-agbape ọnụ ekwu okwu—mbibi ga-abụ nke ya.+ Ekliziastis 10:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Okwu ọnụ onye maara ihe na-eweta ihu ọma,+ ma egbugbere ọnụ onye nzuzu na-eloda ya.+
8 Onye nwere obi amamihe ga-anabata ihe e nyere n’iwu,+ ma onye dị nzuzu n’egbugbere ọnụ ya ka a ga-azọda n’ala.+
3 Onye na-eche ọnụ ya nche na-echebe mkpụrụ obi ya.+ Onye na-agbape ọnụ ekwu okwu—mbibi ga-abụ nke ya.+