-
Jeremaya 32:44Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
44 “‘Ndị mmadụ ga-eji ego na-azụ ala, a ga na-edekwa akwụkwọ nkwekọrịta,+ na-akakwa ya akara, na-akpọkwa ndị akaebe,+ n’ala Benjamin+ nakwa n’ebe niile gbara Jeruselem gburugburu+ nakwa n’obodo ndị dị na Juda+ nakwa n’obodo ndị dị n’ógbè bụ́ ugwu ugwu nakwa n’obodo ndị dị n’ala dị larịị+ nakwa n’obodo ndị dị n’ebe ndịda,+ n’ihi na m ga-akpọlata ndị ha a dọọrọ n’agha,’+ ka Jehova kwuru.”
-