4 “N’ihi na nke a bụ ihe Jehova bụ́ Chineke Izrel kwuru banyere ụlọ ndị dị n’obodo a na ụlọ ndị eze Juda bụ́ ndị a ga-akwatu n’ihi ékpè a mara nakwa n’ihi mma agha;+
2 Nọchibido ya+ ma wuo mgbidi nnọchibido gburugburu ya,+ maa ékpè gburugburu ya,+ maakwa ụlọikwuu gburugburu ya, busakwa ihe e ji akwatu mgbidi gburugburu ya.+