Diuterọnọmi 28:52 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 52 Ha ga-anọchibido gị n’obodo gị ruo mgbe mgbidi gị dị elu e wusiri ike, bụ́ ndị ị tụkwasịrị obi, ga-ada n’ala gị dum, ee, ha ga-anọchibido gị n’obodo gị niile, n’ala gị dum, bụ́ nke Jehova bụ́ Chineke gị nyere gị.+ Jeremaya 32:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Lee! Ndị mmadụ abịawo n’obodo a maa ékpè+ iji weghara ya,+ a ga-enyefekwa obodo a n’aka ndị Kaldia, bụ́ ndị na-ebuso ya agha,+ n’ihi mma agha+ na ụnwụ+ na ọrịa na-efe efe;+ ihe i kwuru emewo, gị onwe gị na-ahụkwa ya.+
52 Ha ga-anọchibido gị n’obodo gị ruo mgbe mgbidi gị dị elu e wusiri ike, bụ́ ndị ị tụkwasịrị obi, ga-ada n’ala gị dum, ee, ha ga-anọchibido gị n’obodo gị niile, n’ala gị dum, bụ́ nke Jehova bụ́ Chineke gị nyere gị.+
24 Lee! Ndị mmadụ abịawo n’obodo a maa ékpè+ iji weghara ya,+ a ga-enyefekwa obodo a n’aka ndị Kaldia, bụ́ ndị na-ebuso ya agha,+ n’ihi mma agha+ na ụnwụ+ na ọrịa na-efe efe;+ ihe i kwuru emewo, gị onwe gị na-ahụkwa ya.+