Diuterọnọmi 33:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Izrel ga-ebikwa n’obi iru ala,+Isi iyi Jekọb ga-anọrọ onwe ya,+N’ala nke ọka* na mmanya ọhụrụ.+Ee, eluigwe ya ga-eme ka igirigi daa.+ Ezikiel 28:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ha ga-ebikwa na ya n’obi iru ala,+ wuokwa ụlọ+ ma kụọ ubi vaịn,+ ha ga-ebikwa n’obi iru ala+ mgbe m mere ihe e kpere n’ikpe n’ahụ́ ndị niile na-akwa ha emo gburugburu ha;+ ha ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova Chineke ha.”’”
28 Izrel ga-ebikwa n’obi iru ala,+Isi iyi Jekọb ga-anọrọ onwe ya,+N’ala nke ọka* na mmanya ọhụrụ.+Ee, eluigwe ya ga-eme ka igirigi daa.+
26 Ha ga-ebikwa na ya n’obi iru ala,+ wuokwa ụlọ+ ma kụọ ubi vaịn,+ ha ga-ebikwa n’obi iru ala+ mgbe m mere ihe e kpere n’ikpe n’ahụ́ ndị niile na-akwa ha emo gburugburu ha;+ ha ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova Chineke ha.”’”