Matiu 5:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ṅụrịanụ ọṅụ, nweekwanụ obi ụtọ nke ukwuu,+ n’ihi na ụgwọ ọrụ+ unu dị ukwuu n’eluigwe; n’ihi na otú ahụ ka ha kpagburu ndị amụma+ bu unu ụzọ.
12 Ṅụrịanụ ọṅụ, nweekwanụ obi ụtọ nke ukwuu,+ n’ihi na ụgwọ ọrụ+ unu dị ukwuu n’eluigwe; n’ihi na otú ahụ ka ha kpagburu ndị amụma+ bu unu ụzọ.