Abụ Ọma 20:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ụfọdụ na-atụkwasị ụgbọ ịnyịnya obi, ndị ọzọ na-atụkwasị ịnyịnya obi,+Ma ọ bụ aha Jehova Chineke anyị ka anyị na-akpọ.+ Ilu 21:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 A na-akwadebe ịnyịnya maka ụbọchị agha,+Ma, ọ bụ Jehova na-azọpụta mmadụ.+
7 Ụfọdụ na-atụkwasị ụgbọ ịnyịnya obi, ndị ọzọ na-atụkwasị ịnyịnya obi,+Ma ọ bụ aha Jehova Chineke anyị ka anyị na-akpọ.+