Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Ndị Eze 9:15
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 15 Ndị Eze Solomọn manyere ka ha na-arụrụ ya ọrụ+ rụrụ ụlọ Jehova,+ ụlọ nke ya,* Milo,*+ mgbidi Jeruselem, Hezọ,+ Megido,+ na Giza.+

  • 2 Ihe E Mere 35:20-25
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 20 Mgbe ihe a niile mechara, Josaya edozichaakwa ụlọ nsọ* ahụ, Niko+ eze Ijipt bịara na Kakemish nke dị n’akụkụ Osimiri Yufretis ka ọ lụọ agha. Josaya gaziri ka ọ lụso Niko agha.+ 21 N’ihi ya, o zigaara Josaya ndị ozi, sị ya: “Eze Juda, gịnị mere i ji bịa ịlụso m agha? Ọ bụghị gị ka m bịara ịlụso agha taa, kama m bịara ịlụso mba ọzọ agha. Chineke gwakwara m ka m ghara igbu oge. Laghachi maka ndụ gị. Chineke nọnyeere m. Emegidezila ya, ka ọ ghara ịla gị n’iyi.” 22 Ma, Josaya alaghachighị, kama o jigharịrị ejiji ka a ghara ịmata na ọ bụ ya.+ O geghị ntị n’ihe Chineke si n’ọnụ Niko gwa ya. Ọ gawara ịlụso ya agha na Ndagwurugwu Megido.+

      23 Ndị na-agba ụta wee gbata Eze Josaya akụ́, ya asị ndị na-ejere ya ozi: “Bupụnụ m ebe a, n’ihi na e merụọla m ezigbote ahụ́.” 24 Ndị na-ejere ya ozi wee si n’ụgbọ ịnyịnya ya kutuo ya ma jiri ụgbọ ịnyịnya agha ya nke abụọ bute ya Jeruselem. Ma o mechara nwụọ, e lie ya ebe e liri nna nna ya hà.+ Ndị Juda na ndị niile bi na Jeruselem rukwaara ya uju. 25 Jeremaya+ bụrụ abụ o ji ruoro Josaya uju. Ụmụ nwoke niile na ụmụ nwaanyị niile ndị na-abụ abụ+ na-abụkwa abụ ndị ha ji eruru Josaya uju ruo taa. E kpebiri ka a na-abụ abụ ndị a n’Izrel. E dekwara ha n’akwụkwọ e dere abụ iru uju.

  • Zekaraya 12:11
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 11 N’ụbọchị ahụ, ákwá arịrị a ga-ebe na Jeruselem ga-adị ukwuu. Ọ ga-adị ka ákwá arịrị e bere na Hedadrimọn nke dị na Ndagwurugwu Megido.+

Akwukwo Igbo (1984-2027)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya