1 Ndị Kọrịnt 11:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Na-emenụ ka m,* otú mụnwa si eme ka Kraịst.+ 2 Ndị Tesalonaịka 3:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 N’ihi na unu ma otú unu ga-esi na-eme ka* anyị,+ n’ihi na anyị akpaghị àgwà na-adịghị mma mgbe anyị na unu nọ,
7 N’ihi na unu ma otú unu ga-esi na-eme ka* anyị,+ n’ihi na anyị akpaghị àgwà na-adịghị mma mgbe anyị na unu nọ,