Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Ndị Kọrịnt 11
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ndị Kọrịnt nke Mbụ

      • “Na-emenụ ka m” (1)

      • Onye bụ́ onyeisi na ikpuchi isi (2-16)

      • Otú a ga-esi na-eri Nri Anyasị nke Onyenwe Anyị (17-34)

1 Ndị Kọrịnt 11:1

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “Na-eṅominụ m.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Fil 3:17; 2Te 3:9

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/15/2010, p. 12

1 Ndị Kọrịnt 11:2

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/1/1995, p. 3-4

1 Ndị Kọrịnt 11:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 14:9; Efe 4:15; Kọl 2:10
  • +Efe 5:23; 1Pi 3:1
  • +1Kọ 15:27, 28

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    2/2021, p. 2-3

    Ụlọ Nche,

    11/15/2015, p. 22-23

    5/15/2010, p. 8-16

    5/15/2009, p. 20

    2/15/2007, p. 13-17

    1/15/2007, p. 6

    8/1/1999, p. 19-20

    9/1/1998, p. 15

    6/1/1995, p. 27

    7/1/1994, p. 21

    Teta!,

    7/8/2004, p. 22-23

    12/8/1996, p. 15

    Fee Chineke Ofufe, p. 153-154

    Obi Ụtọ Ezinụlọ, p. 31-32

    Ihe Ọmụma, p. 134-136

    Ezi Udo, p. 136-138

1 Ndị Kọrịnt 11:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Joe 2:28; Ọrụ 21:8, 9

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    ‘Ịhụnanya Chineke’, p. 209-210

    Ụlọ Nche,

    11/15/2009, p. 12-13

    7/15/2002, p. 26-27

1 Ndị Kọrịnt 11:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 1:27

1 Ndị Kọrịnt 11:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 2:22, 23

1 Ndị Kọrịnt 11:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 2:18

1 Ndị Kọrịnt 11:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 4:9

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    ‘Ịhụnanya Chineke’, p. 211-212

    Ụlọ Nche,

    5/15/2009, p. 24

    7/15/2002, p. 27

1 Ndị Kọrịnt 11:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 2:21, 22
  • +1Kọ 8:6

1 Ndị Kọrịnt 11:19

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 20:29, 30; 1Kọ 1:12; 1Ti 4:1; 2Pi 2:1

1 Ndị Kọrịnt 11:20

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Lu 22:19, 20

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, ihe ọmụmụ 28

1 Ndị Kọrịnt 11:21

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    The Watchtower,

    2/15/1990, p. 19

1 Ndị Kọrịnt 11:23

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 26:20; Lu 22:14

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    3/15/2004, p. 4

    2/15/2003, p. 12-13

    3/15/1993, p. 4

    2/15/1990, p. 15-17

1 Ndị Kọrịnt 11:24

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 26:26; Mk 14:22; Ro 7:4; 1Kọ 10:17
  • +Lu 22:19

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/15/2013, p. 24-25

    3/15/2004, p. 4

    3/15/1994, p. 3-4

    3/15/1993, p. 5-6

    2/15/1990, p. 15-17

1 Ndị Kọrịnt 11:25

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ya bụ, nke Ememme Ngabiga.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 26:27; Mk 14:23; 1Kọ 10:16
  • +Jer 31:31; Hib 8:8; 9:15
  • +Lu 22:20; Hib 9:13, 14; 1Pi 1:18, 19
  • +Ọp 12:14

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/15/2013, p. 25

    1/1/2003, p. 31

    3/15/1994, p. 3-4

    3/15/1993, p. 6

    2/15/1990, p. 15-16, 17-18

1 Ndị Kọrịnt 11:26

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    1/2018, p. 16

    Ụlọ Nche,

    3/15/2010, p. 27

    7/15/2008, p. 27

    3/15/2004, p. 6-7

    4/1/2003, p. 5-6

    2/15/2003, p. 13

    1/1/2003, p. 31

    3/15/1993, p. 4-5

    2/15/1990, p. 13-14

1 Ndị Kọrịnt 11:27

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    1/2020, p. 27

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    1/2016, p. 21-22

    Ụlọ Nche,

    1/15/2015, p. 15-16

    2/15/2003, p. 17-19

    4/1/1996, p. 6-8

1 Ndị Kọrịnt 11:28

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Kọ 13:5

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    1/15/2015, p. 15-16

    3/15/1991, p. 21-22

1 Ndị Kọrịnt 11:29

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    The Watchtower,

    2/15/1990, p. 19-20

1 Ndị Kọrịnt 11:30

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ọnwụ a abụghị ọnwụ nkịtị. Kama ọ pụtara na ndị ahụ na Chineke adịghịzi ná mma.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Te 5:6

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    1/15/2015, p. 15-16

1 Ndị Kọrịnt 11:31

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    The Watchtower,

    2/15/1990, p. 15, 19-20

1 Ndị Kọrịnt 11:32

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ A5.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Hib 12:5
  • +2Pi 2:20; 3:7

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    The Watchtower,

    2/15/1990, p. 15

1 Ndị Kọrịnt 11:34

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 11:29

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

1 Kọr. 11:1Fil 3:17; 2Te 3:9
1 Kọr. 11:3Ro 14:9; Efe 4:15; Kọl 2:10
1 Kọr. 11:3Efe 5:23; 1Pi 3:1
1 Kọr. 11:31Kọ 15:27, 28
1 Kọr. 11:5Joe 2:28; Ọrụ 21:8, 9
1 Kọr. 11:7Je 1:27
1 Kọr. 11:8Je 2:22, 23
1 Kọr. 11:9Je 2:18
1 Kọr. 11:101Kọ 4:9
1 Kọr. 11:12Je 2:21, 22
1 Kọr. 11:121Kọ 8:6
1 Kọr. 11:19Ọrụ 20:29, 30; 1Kọ 1:12; 1Ti 4:1; 2Pi 2:1
1 Kọr. 11:20Lu 22:19, 20
1 Kọr. 11:23Mt 26:20; Lu 22:14
1 Kọr. 11:24Mt 26:26; Mk 14:22; Ro 7:4; 1Kọ 10:17
1 Kọr. 11:24Lu 22:19
1 Kọr. 11:25Mt 26:27; Mk 14:23; 1Kọ 10:16
1 Kọr. 11:25Jer 31:31; Hib 8:8; 9:15
1 Kọr. 11:25Lu 22:20; Hib 9:13, 14; 1Pi 1:18, 19
1 Kọr. 11:25Ọp 12:14
1 Kọr. 11:282Kọ 13:5
1 Kọr. 11:301Te 5:6
1 Kọr. 11:32Hib 12:5
1 Kọr. 11:322Pi 2:20; 3:7
1 Kọr. 11:341Kọ 11:29
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
  • 24
  • 25
  • 26
  • 27
  • 28
  • 29
  • 30
  • 31
  • 32
  • 33
  • 34
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
1 Ndị Kọrịnt 11:1-34

Akwụkwọ Ozi Mbụ E Degaara Ndị Kọrịnt

11 Na-emenụ ka m,* otú mụnwa si eme ka Kraịst.+

2 Ụmụnna m, unu emeela maka otú unu si echeta m n’ihe niile, nakwa maka otú unu si eme ihe niile m kụziiri unu. 3 Ma, achọrọ m ka unu mara na Kraịst bụ onyeisi nwoke ọ bụla.+ Nwoke bụ onyeisi nwaanyị,+ Chineke bụkwa onyeisi Kraịst.+ 4 Nwoke ọ bụla nke kpuchiri isi ya na-ekpe ekpere ma ọ bụ na-ebu amụma na-emenye onyeisi ya ihere. 5 Ma, nwaanyị ọ bụla na-ekpuchighị isi ya na-ekpe ekpere ma ọ bụ na-ebu amụma+ na-emenye onyeisi ya ihere, n’ihi na ya na nwaanyị kpụrụ isi ya akpụ bụ otu. 6 N’ihi ya, ọ bụrụ na nwaanyị anaghị ekpuchi isi ya, ya kpụọ isi ya. Ma, ọ bụrụ na ihere na-eme nwaanyị ma ọ kpụọ isi ya ma ọ bụ kpachapụ ntutu isi ya, ya kpuchie isi ya.

7 Nwoke ekwesịghị ikpuchi isi ya, n’ihi na Chineke kere ya n’oyiyi ya+ nakwa n’ebube ya. Ma nwaanyị bụ ebube nwoke. 8 N’ihi na Chineke esighị n’ahụ́ nwaanyị kee nwoke, ma, o si n’ahụ́ nwoke kee nwaanyị.+ 9 Chineke ekeghịkwa nwoke n’ihi nwaanyị, ma, o kere nwaanyị n’ihi nwoke.+ 10 N’ihi ihe a nakwa n’ihi ndị mmụọ ozi,+ nwaanyị kwesịrị ikpuchi isi ya, ka o gosi na ọ nọ n’okpuru nwoke.

11 N’ọgbakọ Onyenwe anyị, nwaanyị enweghị ike ịdị ma nwoke adịghị, nwoke enweghịkwa ike ịdị ma nwaanyị adịghị. 12 N’ihi na otú ahụ o si bụrụ na e si n’ahụ́ nwoke kee nwaanyị,+ ka o sikwa bụrụ na nwaanyị na-amụ nwoke. Ma, ọ bụ Chineke kere ihe niile.+ 13 Chegodịnụ ma ò kwesịrị ekwesị ka nwaanyị ghara ikpuchi isi ya mgbe ọ na-ekpe ekpere. 14 Otú e si kee mmadụ ọ́ naghị akụziri unu na nwoke na-emenye onwe ya ihere ma ọ hapụ ntutu isi ya ka o too ogologo? 15 Ma, ọ bụrụ na nwaanyị ahapụ ntutu isi ya ka o too ogologo, ọ́ naghị eme ka a na-aja ya mma? N’ihi na Chineke nyere nwaanyị ogologo ntutu isi kama inye ya ákwà isi. 16 Ma, ọ bụrụ na e nwere onye na-ekwetaghị ihe a, gwanụ ya na o nweghị otú ọzọ ọgbakọ Chineke si eme ya.

17 Ma, ọ bụ eziokwu na m na-agwa unu ihe ndị unu kwesịrị ịna-eme, anaghị m aja unu mma, maka na nzukọ unu na-enwe na-aghọ unu ahịa kama ịbara unu uru. 18 N’ihi na ana m anụ na unu na-akpa iche iche n’ọgbakọ unu ma unu zukọọ. Ọ dịkwa m ka ọ̀ bụ eziokwu. 19 Ya bụrụ otú ahụ, ọ ga-abụrịrị na òtù dị iche iche dịzi n’ọgbakọ unu,+ ka e si otú ahụ mata ndị omume ha dị Chineke mma n’ime unu.

20 Ọ na-abụ unu zukọọ otu ebe maka iri Nri Anyasị nke Onyenwe Anyị,+ unu anaghị eri ya otú kwesịrị ekwesị. 21 N’ihi na ọ na-abụ tupu oge unu ga-eri ya eruo, ụfọdụ n’ime unu na-ebu ụzọ rie nri anyasị nke ha, nke mere na agụụ na-agụ ụfọdụ, mmanya ana-egbu ụfọdụ. 22 Ọ̀ bụ na unu enweghị ụlọ unu ga-anọ rie ihe ma ṅụọ mmanya? Ka ùnu na-eleda ọgbakọ Chineke anya ma na-eme ka ihere mee ndị na-enweghị ihe ọ bụla? Gịnị ka m ga-agwa unu? Ọ̀ bụ m jawa unu mma? Mbanụ. Agaghị m aja unu mma n’ihe a unu na-eme.

23 N’ihi na ọ bụ ihe Onyenwe anyị kụziiri m ka m na-akụziri unu. N’abalị ahụ+ a ga-arara Onyenwe anyị Jizọs nye n’aka ndị iro ya, o weere otu ogbe achịcha. 24 Mgbe o kelechara Chineke, ọ nyawara ya, sị: “Nke a pụtara ahụ́ m,+ nke m ga-enye n’ihi unu. Na-emenụ nke a iji na-echeta m.”+ 25 Mgbe ha richara nri anyasị,* o buuru iko, meekwa otu ihe ahụ.+ Ọ sịrị: “Iko a pụtara ọgbụgba ndụ ọhụrụ+ nke ga-enwe isi mgbe m wụpụrụ ọbara m.+ N’oge niile unu na-aṅụ ihe dị n’ime iko a, na-emenụ ya iji na-echeta m.”+ 26 N’ihi na n’oge niile unu na-ata achịcha a ma na-aṅụ mmanya dị n’iko a, unu na-ekwusa ọnwụ Onyenwe anyị, ruo mgbe ọ ga-abịa.

27 N’ihi ya, onye ọ bụla na-erughị eru taa achịcha ahụ ma ọ bụ ṅụọ mmanya dị n’iko Onyenwe anyị emehiela ahụ́ na ọbara Onyenwe anyị. 28 Ka mmadụ buru ụzọ nyochaa onwe ya.+ Ọ bụrụ na ọ chọpụtakwa na ya ruru eru, ya taa achịcha ahụ ma ṅụọ mmanya dị n’iko ahụ. 29 N’ihi na ọ bụrụ na mmadụ na-ata achịcha a ma na-aṅụ mmanya dị n’iko a, ma ọ maghị na ha nọchiri anya ahụ́ Onyenwe anyị, ọ na-ama onwe ya ikpe. 30 Ọ bụ ya mere na ọtụtụ n’ime unu adịghị ike, ọtụtụ na-arịa ọrịa, ọtụtụ anwụọkwala.*+ 31 Ma ọ bụrụ na anyị nyochara onwe anyị nke ọma, a gaghị ekpe anyị ikpe. 32 Ma, ọ bụrụ na anyị enyochaghị onwe anyị, a na-ekpe anyị ikpe, Jehova* na-esikwa otú ahụ gbazie anyị,+ ka a ghara ịmakọ anyị na ụwa ikpe.+ 33 N’ihi ya, ụmụnna m, mgbe unu zukọtara iri ya, cherenụ ibe unu. 34 Ọ bụrụ na e nwere onye agụụ na-agụ, ya rie ihe n’ụlọ, ka ọ ga-abụ unu zukọta, a gaghị ekpe ya ikpe.+ Ma, m ga-edozi okwu ndị fọdụrụ mgbe m rutere ebe ahụ.

Akwukwo Igbo (1984-2023)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2023 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya