Ilu 8:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Mkpụrụ m na-amịpụta ka ọlaedo mma. Ọ kadị ọlaedo a nụchara anụcha mma. Ihe m na-emepụta dịkwa mma karịa ọlaọcha kacha mma.+ Ilu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 8:19 Ụlọ Nche,3/15/2001, p. 27-28
19 Mkpụrụ m na-amịpụta ka ọlaedo mma. Ọ kadị ọlaedo a nụchara anụcha mma. Ihe m na-emepụta dịkwa mma karịa ọlaọcha kacha mma.+