Ilu 8:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Mkpụrụ m na-amịpụta dị mma karịa ọlaedo, ọbụna karịa ọlaedo a nụchara anụcha, ihe m na-emepụta dịkwa mma karịa ọlaọcha kasị mma.+ Ilu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 8:19 Ụlọ Nche,3/15/2001, p. 27-28
19 Mkpụrụ m na-amịpụta dị mma karịa ọlaedo, ọbụna karịa ọlaedo a nụchara anụcha, ihe m na-emepụta dịkwa mma karịa ọlaọcha kasị mma.+