Jeremaya 33:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “N’ihi na nke a bụ ihe Jehova bụ́ Chineke Izrel kwuru banyere ụlọ ndị dị n’obodo a na ụlọ ndị eze Juda bụ́ ndị a ga-akwatu n’ihi ékpè a mara nakwa n’ihi mma agha;+
4 “N’ihi na nke a bụ ihe Jehova bụ́ Chineke Izrel kwuru banyere ụlọ ndị dị n’obodo a na ụlọ ndị eze Juda bụ́ ndị a ga-akwatu n’ihi ékpè a mara nakwa n’ihi mma agha;+