Abụ Ọma
Abụ Nrịgo. Abụ ọma Sọlọmọn.
127 Ọ bụrụ na Jehova ewughị ụlọ,+
Ọ bụ n’efu ka ndị na-ewu ya na-arụsi ọrụ ike na ya.+
Ọ bụrụ na Jehova echeghị obodo,+
Ọ bụ n’efu ka onye nche na-amụ anya.+
O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.
Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.
Abụ Nrịgo. Abụ ọma Sọlọmọn.
127 Ọ bụrụ na Jehova ewughị ụlọ,+
Ọ bụ n’efu ka ndị na-ewu ya na-arụsi ọrụ ike na ya.+
Ọ bụrụ na Jehova echeghị obodo,+
Ọ bụ n’efu ka onye nche na-amụ anya.+