-
Ndị Ikpe 5:30Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
30 ‘Ọ̀ bụ na ha ekwesịghị ịchọpụta, ọ̀ bụ na ha ekwesịghị ikesa ihe nkwata,+
Nwoke ọ bụla ga-eketa otu akpa nwa, akpa nwa abụọ,+
Sisera ga-eketa ákwà e sijiri esiji ndị a kwatara akwata, ee, ákwà e sijiri esiji ndị a kwatara akwata,
Otu uwe a kpara ihe, otu ákwà e sijiri esiji, uwe abụọ a kpara ihe
Ka a ga-eji chọọ olu ndị kwatara ihe mma?’
-
-
Ezra 8:27Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
27 na obere ọkwá ọlaedo iri abụọ ndị ọnụ ahịa ha bụ otu puku mkpụrụ ego darik na arịa abụọ e ji ezigbo ọla kọpa mee, nke na-acha ọbara ọbara, nke a na-achọsi ike dị ka ọlaedo.
-