Ilu 14:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Onye na-ewe iwe ọsọ ọsọ ga-eme omume nzuzu,+ ma onye nwere ikike iche echiche ka a na-akpọ asị.+ Ilu 18:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Egbugbere ọnụ onye nzuzu na-ese okwu,+ ọnụ ya na-akpọkwa ụtarị òkù.+ Ekliziastis 7:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Adịla ngwa ná mmụọ gị ịbụ onye a kpasuru iwe,+ n’ihi na iwe iwe bụ ihe na-adịgide n’obi ndị nzuzu.+ Jems 4:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Olee ebe agha si bịa, oleekwa ebe ọgụ a na-alụ n’etiti unu si bịa? Ọ̀ bụ na ebe ihe ndị a si bịa+ abụghị n’agụụ unu na-enwe maka ihe ụtọ anụ ahụ́ nke na-alụ ọgụ n’akụkụ ahụ́ unu?+
9 Adịla ngwa ná mmụọ gị ịbụ onye a kpasuru iwe,+ n’ihi na iwe iwe bụ ihe na-adịgide n’obi ndị nzuzu.+
4 Olee ebe agha si bịa, oleekwa ebe ọgụ a na-alụ n’etiti unu si bịa? Ọ̀ bụ na ebe ihe ndị a si bịa+ abụghị n’agụụ unu na-enwe maka ihe ụtọ anụ ahụ́ nke na-alụ ọgụ n’akụkụ ahụ́ unu?+