Jenesis 4:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 o leghị Ken na onyinye+ ya anya ọma ma ọlị. Ken wee wee iwe dị ọkụ,+ ihu ya malitekwara ịgbarụ. Esta 5:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Heman wee jiri ọṅụ+ na obi ụtọ laa n’ụbọchị ahụ; ma ozugbo Heman hụrụ Mọdekaị n’ọnụ ụzọ ámá eze,+ hụkwa na o bilighị,+ ọ maghịkwa jijiji n’ihi ya,+ ọnụma wee ju Heman obi+ ozugbo ahụ n’ihi Mọdekaị. Ilu 14:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Onye na-adịghị ewe iwe ọsọ ọsọ jupụtara ná nghọta,+ ma onye na-adịghị enwe ndidi na-ebuli nzuzu elu.+
9 Heman wee jiri ọṅụ+ na obi ụtọ laa n’ụbọchị ahụ; ma ozugbo Heman hụrụ Mọdekaị n’ọnụ ụzọ ámá eze,+ hụkwa na o bilighị,+ ọ maghịkwa jijiji n’ihi ya,+ ọnụma wee ju Heman obi+ ozugbo ahụ n’ihi Mọdekaị.
29 Onye na-adịghị ewe iwe ọsọ ọsọ jupụtara ná nghọta,+ ma onye na-adịghị enwe ndidi na-ebuli nzuzu elu.+