1 Ndị Eze 3:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Izrel dum wee nụ ikpe ahụ eze kpere;+ ha wee tụọ egwu n’ihi eze,+ n’ihi na ha hụrụ na amamihe+ Chineke dị n’ime ya iji na-ekpe ikpe ziri ezi. Abụ Ọma 72:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ka o kpechitere ndị nọ n’ahụhụ n’etiti ndị gị ọnụ ha,+Ka ọ zọpụta ụmụ onye ogbenye,Ka o gwepịakwa onye nrigbu. Ilu 16:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ime ajọ omume bụ ihe arụ n’anya ndị eze,+ n’ihi na ezi omume na-eme ka ocheeze guzosie ike.+
28 Izrel dum wee nụ ikpe ahụ eze kpere;+ ha wee tụọ egwu n’ihi eze,+ n’ihi na ha hụrụ na amamihe+ Chineke dị n’ime ya iji na-ekpe ikpe ziri ezi.
4 Ka o kpechitere ndị nọ n’ahụhụ n’etiti ndị gị ọnụ ha,+Ka ọ zọpụta ụmụ onye ogbenye,Ka o gwepịakwa onye nrigbu.