Ilu 10:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Akụ̀ onye ajọ omume agaghị aba uru,+ ma, ọ bụ ezi omume ga-anapụta mmadụ n’ọnwụ.+ Ilu 20:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 A na-eji anyaukwu enweta ihe nketa ná mmalite,+ ma ọdịnihu ya agaghị abụ nke a gọziri agọzi.+