Abụ Ọma 21:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ihi na ha emewo atụmatụ ime gị ihe ọjọọ;+Ha echepụtawo ihe ha na-apụghị imezu.+ Ilu 6:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ihe rụrụ arụ dị n’obi ya.+ Ọ na-akpa nkata ihe ọjọọ mgbe niile.+ Ihe ọ na-ezipụ bụ naanị esemokwu.+ Ilu 12:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Onye bụ́ ezi mmadụ na-enweta ihu ọma Jehova,+ ma onye na-eche echiche ọjọọ ka ọ na-akpọ onye ajọ omume.+ Ndị Rom 1:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 ndị na-ekwu okwu azụ,+ ndị kpọrọ Chineke asị, ndị na-akparị mmadụ,+ ndị mpako,+ ndị na-anya isi,+ ndị na-echepụta ihe ọjọọ,+ ndị na-enupụrụ ndị mụrụ ha isi,+
14 Ihe rụrụ arụ dị n’obi ya.+ Ọ na-akpa nkata ihe ọjọọ mgbe niile.+ Ihe ọ na-ezipụ bụ naanị esemokwu.+
2 Onye bụ́ ezi mmadụ na-enweta ihu ọma Jehova,+ ma onye na-eche echiche ọjọọ ka ọ na-akpọ onye ajọ omume.+
30 ndị na-ekwu okwu azụ,+ ndị kpọrọ Chineke asị, ndị na-akparị mmadụ,+ ndị mpako,+ ndị na-anya isi,+ ndị na-echepụta ihe ọjọọ,+ ndị na-enupụrụ ndị mụrụ ha isi,+