-
Job 31:29Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
29 Ọ bụrụ na m na-aṅụrịbu ọṅụ mgbe e bibiri onye kpọrọ m oké asị,+
Ma ọ bụ na m nwere obi ụtọ n’ihi na ihe ọjọọ dakwasịrị ya—
-