Ilu 10:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ime omume rụrụ arụ dị ka egwuregwu n’anya onye nzuzu,+ ma amamihe dịịrị onye nwere nghọta.+ Ilu 15:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Nzuzu bụụrụ onye na-enweghị uche ịṅụrị ọṅụ,+ ma onye nwere nghọta na-eje ije n’ụzọ kwụ ọtọ.+