Ilu 10:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ime omume rụrụ arụ dị ka egwuregwu n’anya onye nzuzu,+ ma amamihe dịịrị onye nwere nghọta.+ Ilu 26:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 otú ahụ ka ọ dị bụ́ onye ghọrọ mmadụ ibe ya aghụghọ wee sị: “Ọ́ bụghị egwuregwu ka m na-egwu?”+ Ekliziastis 7:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Obi ndị maara ihe na-adị n’ụlọ iru uju,+ ma obi ndị nzuzu na-adị n’ụlọ ịṅụrị ọṅụ.+