Ilu 13:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Iwu onye maara ihe bụ isi iyi nke ndụ,+ iji mee ka mmadụ zere ọnyà ọnwụ.+ Jọn 3:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Onye nwere okwukwe+ n’Ọkpara ahụ nwere ndụ ebighị ebi;+ onye na-enupụrụ Ọkpara ahụ isi agaghị ahụ ndụ,+ kama ọnụma Chineke na-adịgide n’ahụ́ ya.+ Jọn 14:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Jizọs wee sị ya: “Ọ bụ m bụ ụzọ+ na eziokwu+ na ndụ.+ Ọ dịghị onye na-abịakwute Nna m ma ọ́ bụghị site na mụ.+ Jọn 17:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Iji nweta ndụ ebighị ebi,+ ọ dị ha mkpa ịmata+ gị nke ọma, onye naanị ya bụ ezi Chineke,+ matakwa onye i zitere, bụ́ Jizọs Kraịst.+
36 Onye nwere okwukwe+ n’Ọkpara ahụ nwere ndụ ebighị ebi;+ onye na-enupụrụ Ọkpara ahụ isi agaghị ahụ ndụ,+ kama ọnụma Chineke na-adịgide n’ahụ́ ya.+
6 Jizọs wee sị ya: “Ọ bụ m bụ ụzọ+ na eziokwu+ na ndụ.+ Ọ dịghị onye na-abịakwute Nna m ma ọ́ bụghị site na mụ.+
3 Iji nweta ndụ ebighị ebi,+ ọ dị ha mkpa ịmata+ gị nke ọma, onye naanị ya bụ ezi Chineke,+ matakwa onye i zitere, bụ́ Jizọs Kraịst.+