-
Ndị Hibru 12:25Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
25 Hụnụ na unu adịghị ajụ irubere onye ahụ nke na-ekwu okwu isi.+ N’ihi na ọ bụrụ na ndị ahụ alanahụghị, ya bụ, ndị jụrụ irubere onye ahụ isi, bụ́ onye nọ n’ụwa+ na-enye ha ịdọ aka ná ntị nke si n’aka Chineke, lee otú anyị na-agaghị esi lanahụ ma ọlị ma ọ bụrụ na anyị agbakụta onye ahụ nke si n’eluigwe+ na-ekwu okwu azụ.
-