Aịzaya 37:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Aka agaghị esi ndị bi n’ime ha ike;+Ha ga-atụ nnọọ ụjọ, ihere ga-emekwa ha.+Ha ga-adị ka ihe a kụrụ n’ubi na ahịhịa ndụ na-akabeghị aka,+Dịkwa ka ahịhịa nke dị n’elu ụlọ+ na nke dị na mbara ala mgbe ifufe nke si n’ebe ọwụwa anyanwụ na-efe.+ Aịzaya 40:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Gee ntị! E nwere onye na-asị: “Tie mkpu!”+ Otu onye wee sị: “Gịnị ka m ga-eti ná mkpu?” “Anụ ahụ́ niile bụ ahịhịa ndụ, obiọma* ha dum dị ka okooko ọhịa.+ 1 Pita 1:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 N’ihi na “anụ ahụ́ niile dị ka ahịhịa, ebube ha niile dịkwa ka ifuru ahịhịa;+ ahịhịa ya na-akpọnwụ, okooko ya na-adapụkwa,+
27 Aka agaghị esi ndị bi n’ime ha ike;+Ha ga-atụ nnọọ ụjọ, ihere ga-emekwa ha.+Ha ga-adị ka ihe a kụrụ n’ubi na ahịhịa ndụ na-akabeghị aka,+Dịkwa ka ahịhịa nke dị n’elu ụlọ+ na nke dị na mbara ala mgbe ifufe nke si n’ebe ọwụwa anyanwụ na-efe.+
6 Gee ntị! E nwere onye na-asị: “Tie mkpu!”+ Otu onye wee sị: “Gịnị ka m ga-eti ná mkpu?” “Anụ ahụ́ niile bụ ahịhịa ndụ, obiọma* ha dum dị ka okooko ọhịa.+
24 N’ihi na “anụ ahụ́ niile dị ka ahịhịa, ebube ha niile dịkwa ka ifuru ahịhịa;+ ahịhịa ya na-akpọnwụ, okooko ya na-adapụkwa,+