-
2 Ndị Eze 10:15Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
15 Ka o si n’ebe ahụ na-aga, o zutere Jehọnadab+ nwa Rikab+ ka ọ na-abịa izute ya. Mgbe ọ gọziri+ ya, ọ sịrị ya: “Obi gị ò ziri ezi n’ebe m nọ, dị nnọọ ka obi m dị n’ebe obi gị dị?”+
Jehọnadab wee zaa, sị: “O ziri ezi.”
“Ọ bụrụ na o ziri ezi, nye m aka gị.”
O wee nye ya aka ya. O wee dọgote ya n’ụgbọ ịnyịnya.+
-