Abụ Ọma 24:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ònye bụ Eze a dị ebube? Ọ bụ Jehova, onye dị ike ma nwee ume,+Jehova, onye bụ́ dike n’agha.+ Abụ Ọma 99:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Chineke bụ nnukwu eze nke ikpe ziri ezi na-amasị.+ I meela ka a mata ihe bụ́ ihe ziri ezi. I meela ka a na-ekpe ikpe ziri ezi ma na-eme ezi omume+ na Jekọb. Jeremaya 32:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ị na-egosi ọtụtụ puku mmadụ ịhụnanya,* ma ị na-akwụ ndị bụ́ ụmụ ụgwọ mmehie ndị nna ha mere.+ Ị bụ ezi Chineke, Onye ukwu, na Dike. Aha gị bụ Jehova nke ụsụụ ndị agha.
4 Chineke bụ nnukwu eze nke ikpe ziri ezi na-amasị.+ I meela ka a mata ihe bụ́ ihe ziri ezi. I meela ka a na-ekpe ikpe ziri ezi ma na-eme ezi omume+ na Jekọb.
18 Ị na-egosi ọtụtụ puku mmadụ ịhụnanya,* ma ị na-akwụ ndị bụ́ ụmụ ụgwọ mmehie ndị nna ha mere.+ Ị bụ ezi Chineke, Onye ukwu, na Dike. Aha gị bụ Jehova nke ụsụụ ndị agha.