Ilu 11:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Mpako ọ̀ bịawo? Mgbe ahụ, mmechuihu ga-abịa;+ ma ndị dị obi umeala nwere amamihe.+ Ilu 17:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Onye ọ bụla nke hụrụ njehie n’anya hụrụ esemokwu n’anya.+ Onye ọ bụla nke na-eme ka ọnụ ụzọ mbata ya dị elu na-achọ nkụpịa.+ Ilu 18:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Obi mmadụ na-adị elu tupu nkụpịa abịa,+ ịdị umeala n’obi na-abịakwa tupu otuto.+ Daniel 4:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Eze wee sị:+ “Nke a ọ́ bụghị Babịlọn Ukwu ahụ, nke mụ onwe m ji nnukwu ike m wuo+ ka ọ bụrụ ebe obibi eze nakwa iji mee ka ebube m dị ukwuu?”+ Daniel 5:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 “Ma gị onwe gị, Belshaza nwa ya,+ i meghị ka obi gị dị ala,+ ọ bụ ezie na ị maara ihe a dum.+
19 Onye ọ bụla nke hụrụ njehie n’anya hụrụ esemokwu n’anya.+ Onye ọ bụla nke na-eme ka ọnụ ụzọ mbata ya dị elu na-achọ nkụpịa.+
30 Eze wee sị:+ “Nke a ọ́ bụghị Babịlọn Ukwu ahụ, nke mụ onwe m ji nnukwu ike m wuo+ ka ọ bụrụ ebe obibi eze nakwa iji mee ka ebube m dị ukwuu?”+